Jenesis 43:17 - Bible Nso17 Nwoke ahu we me dika Josef siri ya; nwoke ahu we me ka ndikom ahu bata n'ulo Josef. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 Odibo a mere dịka Josef ziri ya. O duuru ndị ikom ndị ahụ gaa nʼụlọ Josef. Faic an caibideil |