Jenesis 42:23 - Bible Nso23 Ma ha onwe-ha amaghi na Josef nānu ihe ha nēkwu; n'ihi na onye-nsughari nọ n'etiti ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a23 Ha amataghị na Josef na-anụ ihe ha na-ekwu, nʼihi na onye nsụgharị okwu nọ nʼetiti ha. Faic an caibideil |