Jenesis 41:7 - Bible Nso7 Oko ọka asa nke fikpọrọ afikpọ we loda oko ọka asa ahu nke buru ibu so kwa nkpuru. Fero we teta, ma, le, ọ bu nrọ. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Ogbe ọka ndị a fịkpọrọ afịkpọ loro ogbe ọka asaa ndị ahụ buru ibu. Fero kwolitere hụ na ihe ndị a bụ nrọ. Faic an caibideil |