Jenesis 41:57 - Bible Nso57 Ma uwa nile biaruru Ijipt, biakute Josef, izuru ọka; n'ihi na oké unwu ahu siri ike n'uwa nile. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a57 Mba niile bịara Ijipt ịzụ nri site nʼaka Josef nʼihi na ụnwụ ahụ dị njọ nʼụwa niile. Faic an caibideil |