Jenesis 41:46 - Bible Nso46 Josef b͕ara orú arọ na iri mb͕e o guzoro n'iru Fero eze Ijipt. Josef we si n'iru Fero pua, gabiga n'ala Ijipt nile. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a46 Josef gbara iri afọ atọ mgbe o bidoro iguzo nʼihu Fero eze Ijipt. O si nʼihu Fero pụọ, malite ijegharị ebe niile nʼala Ijipt. Faic an caibideil |