Jenesis 41:31 - Bible Nso31 agaghi-ama iriju-afọ ahu n'ala nka n'ihi oké unwu ahu nke nēso ya; n'ihi na arọ́ ka ọ gādi nke-uku. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a31 Agaghị echetakwa na e nwere oge ịba ụba ihe oriri nʼala a, nʼihi oke ụnwụ ahụ nke ga-eso ya ga-adị oke ukwuu. Faic an caibideil |