Jenesis 41:13 - Bible Nso13 O rue na, dika ọ kọrọ isi nrọ nye ayi, otú a ka ọ di; mu ka ọ mere ka m'lata n'ọnọdum, ma ya ka ọ kwugburu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Ihe niile mere dịka o si kọwara anyị. E nyeghachiri m ọnọdụ m, ma kwụba onye nke ọzọ nʼosisi.” Faic an caibideil |