Jenesis 39:3 - Bible Nso3 Onye-nwe-ya we hu na Jehova nọyere ya, ọ hu kwa na ihe nile nke ya nēme, Jehova nēme ka ọ ga nke-ọma n'aka-ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Nna ya ukwu hụrụ na Onyenwe anyị nọnyeere Josef, hụkwa na Onyenwe anyị na-eme ka ihe niile o mere gaara ya nke ọma. Faic an caibideil |