6 Juda we lutara Ia ọkpara-ya nwunye, nke aha-ya bu Tema.
6 Juda lụtaara Ịa, ọkpara ya, nwunye onye aha ya bụ Tama.
O biri n'ọzara Peran: nne-ya we si n'ala Ijipt lutara ya nwunye.
m'gēme kwa gi ka i were Jehova, bú Chineke nke elu-igwe na Chineke nke uwa, ṅu iyi, na i gaghi-alutara nwam nwunye sitere n'umu-ndinyom nke ndi Kenean, ndi mu onwem bi n'etiti ha:
Ọ we mu kwa nwa-nwoke ọzọ, kpọ aha-ya Shila: ma Juda nọ na Kezib mb͕e ọ muru ya.
Ma Ia, bú ọkpara Juda, jorọ njọ n'anya Jehova, Jehova we me ka ọ nwua.
Juda we mua Perez na Zera site na Tema; Perez we mua Hezron; Hezron we mua Ram;