Jenesis 38:30 - Bible Nso30 Emesia nwa-nne-ya nwoke putara, bú nke nwere ogho uhie n'aka-ya: ewe kpọ aha-ya Zera. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a30 Emesịa, nwanne ya, nke bu eriri uhie uhie ahụ na nkwoji aka pụtakwara. A kpọrọ ya Zera. Faic an caibideil |