Jenesis 38:2 - Bible Nso2 Juda we hu n'ebe ahu nwa-nwayi nke otù nwoke, bú onye Kenean, nke aha-ya bu Shua; ọ we kuru ya, bakuru ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 Nʼebe ahụ, Juda hụrụ otu nwaagbọghọ, nwa otu nwoke onye Kenan, aha ya bụ Shua. Ọ lụrụ ya ma bakwuru ya. Faic an caibideil |