Jenesis 37:23 - Bible Nso23 O rue, mb͕e Josef biakutere umu-nne-ya, na ha yipuru Josef uwe-ya, bú uwe-nwuda ahu nwere aka nke di n'aru ya; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a23 Ya mere, mgbe Josef bịakwutere ụmụnne ya, ha yipụrụ ya uwe mwụda ya, uwe mwụda nwere ọtụtụ agwa o yi nʼahụ. Faic an caibideil |