42 Kenaz onye-isi, Timan onye-isi, Mibza onye-isi;
42 Kenaz, Teman, Mibza,
Umu-ndikom Elifaz bu Timan, na Oma, na Zefo, na Gatam, na Kenaz.
Ọhọlibama onye-isi, Ila onye-isi, Pinon onye-isi;
Magdiel onye-isi, Iram onye-isi: ndia bu ndi-isi Edom, dika ebe-obibi-ha si di n'ala onwunwe-ha. Onye ahu bu Isọ nna Edom.