41 Ọhọlibama onye-isi, Ila onye-isi, Pinon onye-isi;
41 Oholibama, Elaa, Pinon,
Isọ luru ndinyom-ya site n'umu-ndinyom Kenean; Eda nwa-nwayi Ilon onye Het, na Ọhọlibama nwa-nwayi Ana, bú nwa-nnanyi Zibeon onye-Haivait;
Ndia bu kwa aha ndi-isi Isọ, dika ab͕uru nile ha si di, dika ebe nile si di, n'aha nile ha; Timna onye-isi, Alva onye-isi, Jetet onye-isi;
Kenaz onye-isi, Timan onye-isi, Mibza onye-isi;
Ọhọlibama onye-isi, Ila onye-isi, Pinon onye-isi;
Magdiel onye-isi, Iram onye-isi. Ndia bu ndi-isi Edom.