27 Ndia bu umu-ndikom Iza; Bilhan, na Zaavan, na Akan.
27 Ụmụ ndị ikom Eza bụ, Bilhan na Zaavan na Akan.
na Dishon, na Iza Dishan: ndia bu ndi-isi ndi Hoa, umu Sia n'ala Edom.
Ndia bu kwa umu-ndikom Dishon; Hemdan, na Eshban, na Itran, na Keran.
Ndia bu umu-ndikom Dishan; Uz, na Aran.
Umu-ndikom Sia kwa; Lotan, na Shobal, na Zibeon, na Ana, na Dishon, na Iza, na Dishan.
Umu-ndikom Iza; Bilhan, na Zaavan, na Jaakan. Umu-ndikom Dishan; Uz, na Aran.
Ha si na Mosirot bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Beni-jaakan.
Ha si na Beni-jaakan bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Hoa-hagidgad.