Jenesis 35:6 - Bible Nso6 Jekob we biarue Luz, nke di n'ala Kenean (nke ahu bu Bet-el), ya onwe-ya na ndi nile ya na ha yikọrọ bia. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 Jekọb na ndị niile so ya rutere Luz, nke a na-akpọkwa Betel nke dị na Kenan. Faic an caibideil |