Jenesis 34:13 - Bible Nso13 Umu-ndikom Jekob we were aghughọ za Shekem na Hemoa nna-ya, we kwue, n'ihi na ọ meruru Daina nwa-nne-ha, Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Ma ụmụ Jekọb jiri aghụghọ zaa Shekem na Hamọ nna ya mgbe ha na-agwa ha okwu, nʼihi na e merụrụ Daịna nwanne ha nwanyị. Faic an caibideil |