Jenesis 33:4 - Bible Nso4 Isọ we b͕a ọsọ izute ya, b͕akua ya, dakwasi ya n'olu, sutu ya ọnu: ha we kwa ákwá. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Ma Ịsọ gbaara ọsọ bịakwute ya, makụọ ya, jikụọ ya aka nʼolu, sutu ya ọnụ. Ha abụọ kwara akwa. Faic an caibideil |