Jenesis 33:3 - Bible Nso3 Ya onwe-ya we gabiga n'iru ha, kpọ isi ala ub͕ò asa, rue mb͕e ọ biaruru nwa-nne-ya nso. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Ma ya onwe ya buru ụzọ na-aga nʼihu ha niile, na-akpọ isiala nye Ịsọ ugboro asaa, tutu ruo mgbe ọ bịarutere nwanne ya nwoke nso. Faic an caibideil |