Jenesis 33:2 - Bible Nso2 Ọ we do ndinyom ahu nēje ozi na umu-ha mbu, na Lia na umu-ya n'azu ha, na Rechel na Josef n'azu ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 O mere ka ndị odibo nwanyị ya abụọ ahụ na ụmụ ha buru ụzọ, Lịa na ụmụ ya esoro nʼazụ, ebe Rechel na Josef nọ nʼazụ azụ. Faic an caibideil |