Jenesis 33:19 - Bible Nso19 O we zuta òkè ọhia ahu, ebe ọ b͕asara ulo-ikwū-ya, n'aka umu Hemoa, bú nna Shekem, n'ọgu nkpuru-ego ise. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a19 Ọ zụrụ ala ebe o mara ụlọ ikwu ya nʼaka ụmụ Hamọ, nna Shekem, ọ kwụrụ narị mkpụrụ ọlaọcha maka ala ahụ. Faic an caibideil |