Jenesis 30:29 - Bible Nso29 Ọ si ya, Gi onwe-gi amawo òfùfè m'fèworo gi, na ihe anu-ulo-gi ghọworo n'akam. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a29 Jekọb zara sị Leban, “Gị onwe gị maara otu m si gbara gị odibo na ihe mere igwe anụ ụlọ gị ndị m lekọtara. Faic an caibideil |