Jenesis 30:2 - Bible Nso2 Iwe Jekob we di ọku megide Rechel: ọ si, Ọ̀ bu n'ọnọdu Chineke ka m'nọ, Onye b͕ochiworo gi nkpuru nke afọ? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 Jekọb were iwe megide Rechel, sị ya, “Abụ m Chineke onye gbochiri gị mkpụrụ nke afọ?” Faic an caibideil |