Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Jenesis 30:19 - Bible Nso

19 Lia we turu ime ọzọ, muara Jekob nwa-nwoke nke-isi.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

19 Lịa tụkwaara ime ọzọ mụtara Jekọb nwa nwoke nke isii.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Jenesis 30:19
6 Iomraidhean Croise  

Ma Leban nwere umu-ndinyom abua: aha nke-okenye bu Lia, aha nke-ntà bu Rechel.


Lia we si, Chineke enyewom ugwo-ọlum, n'ihi na enyerem dim nwayi nējerem ozi' o we kpọ aha-ya Isaka.


Lia we si, Chineke enyewom ezi onyinye; mb͕e a dim gēbiyerem, n'ihi na amuworom ya umu-ndikom isi: ọ we kpọ aha-ya Zebulun.


Umu-ndikom Zebulun: Sered, na Ilon, na Jahleel.


N'akuku ókè-ala Isaka, site n'akuku Iru-anyanwu rue akuku Ọdida-anyanwu; Zebulun, otù òkè.


Umu-ndikom Zebulun, dika ab͕uru nile ha si di: nke Sered bu ab͕uru ndi Sered: nke Ilon bu ab͕uru ndi Ilon: nke Jahleel bu ab͕uru ndi Jahleel.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan