Jenesis 29:24 - Bible Nso24 Leban we nye ya Zilpa, bú nwayi nējere ya ozi, ka ọ buru nwayi nējere Lia nwa-ya nwayi ozi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a24 Leban nyekwara Lịa odibo ya, Zilpa, ka ọ bụrụ odibo nwanyị ya. Faic an caibideil |