Jenesis 27:23 - Bible Nso23 Ma ọ mataghi ya, n'ihi na aka-ya abua bu aji aji, dika aka Isọ nwa-nne-ya: o we gọzie ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a23 Ọ chọpụtaghị na ọ bụ Jekọb, nʼihi na aka ya dị ajị ajị dịka nke Ịsọ. Ya mere, ọ gọziri ya. Faic an caibideil |