Jenesis 26:31 - Bible Nso31 Ha bilie n'isi-ututu, ṅuritara onwe-ha iyi: Aisak we zilaga ha, ha si n'ebe ọ nọ la n'udo. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a31 Nʼisi ụtụtụ echi ya, ndị ikom ahụ niile ṅụrịtaara onwe ha iyi ịgba ndụ. Aịzik zilagara ha, ha hapụrụ ya laa nʼudo. Faic an caibideil |