Jenesis 25:28 - Bible Nso28 Aisak we hu Isọ n'anya, n'ihi na ihe achutara na ntá nātọ ya utọ n'ọnu: ma Rebeka huru Jekob n'anya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a28 Aịzik hụrụ Ịsọ nʼanya nʼihi na ụtọ anụ Ịsọ na-egbute nʼọhịa na-adị ya mma, ma Ribeka hụrụ Jekọb nʼanya. Faic an caibideil |