Jenesis 25:10 - Bible Nso10 bú ọhia nke Abraham zutara n'aka umu Het: n'ebe ahu ka elìri Abraham na Sera, bú nwunye-ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 ala ahụ Ebraham zụrụ site nʼaka ndị Het. Ebe ahụ ka e liri Ebraham ya na Sera nwunye ya. Faic an caibideil |