Jenesis 24:63 - Bible Nso63 Aisak we pua itughari uche-ya n'ọhia na mb͕e anyasi: ọ welie anya-ya abua, hu, ma, le, camel ufọdu nābia. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a63 Aịzik pụtara ịtụgharị uche nʼọhịa nʼoge uhuruchi. Ọ lepụrụ anya hụ ọtụtụ ịnyịnya kamel na-abịanụ. Faic an caibideil |