Jenesis 24:59 - Bible Nso59 Ha we zilaga Rebeka, bú nwa-nne-ha, na nwayi nyere ya ara na nwata, na orù Abraham, na ndikom-ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a59 Ya mere, ha zipụrụ nwanne ha nwanyị Ribeka, tinyere nwanyị lekọtara ya anya mgbe ọ dị na nwantakịrị, na ohu Ebraham na ndị ikom so ya. Faic an caibideil |