Jenesis 24:55 - Bible Nso55 Ma nwa-nne-ya nwoke na nne-ya siri, Ka nwa-ab͕ọgho nọyere ayi ubọchi asa ma-ọbu iri; emesia ọ gēje. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a55 Ma Leban na nne ya zara sị ya, “Ka nwantakịrị nwanyị a nọnyere anyị ihe dịka ụbọchị iri tupu o soro gị laa.” Faic an caibideil |