Jenesis 24:21 - Bible Nso21 Nwoke ahu nēlegide ya anya, nāb͕a nkiti, imara ma Jehova mereri ka ije-ya ga nke-ọma, ma-ọbu na O meghi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 Mgbe ihe ndị a na-eme, ohu ahụ gbara nkịtị na-ele ya anya ịchọpụta ma Onyenwe anyị emeela ka ije ya bụrụ ihe gara nke ọma. Faic an caibideil |