Jenesis 23:19 - Bible Nso19 Emesia Abraham lìri Sera, bú nwunye-ya, n'ọb͕à ọhia Makpila ahu n'iru Mamre (nke ahu bu Hebron), n'ala Kenean. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a19 Emesịa, Ebraham liri Sera nwunye ya nʼime ọgba ahụ dị nʼala dị na Makipela na nso Mamre (nke dị na Hebrọn) nʼala ndị Kenan. Faic an caibideil |