Jenesis 23:11 - Bible Nso11 E-è, onye-nwem, nuru olum: ọhia ahu ka m'nyeworo gi, na ọb͕à ahu nke di nime ya, gi ka m'nye-woro ya; n'anya umu ndi nkem ka m'nyeworo gi ya: lìe onye-nke-gi nwuru anwu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 sị ya, “Mba! Nna m ukwu, gee m ntị. Ana m enye gị ala ahụ na ọgba dị nʼime ya nʼihu ndị a niile bụ ndị m. Gaa lie onye gị nwụrụ anwụ nʼime ya.” Faic an caibideil |
ma mu onwem siri, na m>g=ekpughepu nti-gi ka i nu ya, si, Zuru ya n>iru ndi n=anọdu ebe a, na n>iru ndi-okenye ndim. _O buru na i g=ab͕aputa ya, b͕aputa ya: ma ọ buru na ab͕aputaghi ya, gosim, ka m>we mara: n>ihi na ọ dighi onye ib͕aputa ya ma-ọbughi gi; ma mu onwem n=eso gi n>azu. _O si, M>g=ab͕aputa ya.