Jenesis 22:24 - Bible Nso24 Iko-ya nwayi, onye aha-ya bu Reuma, ya onwe-ya mu-kwa-ra Tiba, na Gaham, na Tahash, na Meaka. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a24 Iko ya nwanyị, onye aha ya bụ Reuma, mụkwaara ya ụmụ ndị ikom. Ha bụ Teba, Gaham, Tahash na Maaka. Faic an caibideil |