Jenesis 21:7 - Bible Nso7 Ọ si kwa, Ònye gāsiwori Abraham, Sera gēnye umu ara? n'ihi na amuworom ya nwa-nwoke n'agadi-ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 O kwukwara sị, “Onye gaara agwa Ebraham sị ya na Sera ga-azụlite ụmụntakịrị. Ma otu ọ dị, amụtarala m ya nwa nwoke ugbu a o merela agadi.” Faic an caibideil |