Jenesis 21:26 - Bible Nso26 Abi-melek we si, Amaghm onye mere ihe a: ọzọ kwa, gi onwe-gi, i gosighm, ma mu onwem kwa, anughm ya, ma-ọbughi nání taa. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a26 Abimelek zara sị, “Amaghị m onye mere ihe dị otu a. Ị gwaghị m na ihe dị otu a mere, anụghị m ya ma ọ bụghị naanị taa.” Faic an caibideil |