Jenesis 21:1 - Bible Nso1 Jehova we leta Sera dika Ọ siri, Jehova we me Sera dika O kwuru. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a1 Onyenwe anyị jiri amara leta Sera dịka o kwuru na ọ ga-eme. Onyenwe anyị meere Sera ihe o kwere na nkwa. Faic an caibideil |