6 Lot we pukuru ha rue ọnu-uzọ, mechie uzọ n'azu ya.
6 Lọt pụkwuru ha nʼezi, mechie ụzọ ụlọ ya,
ha we kpọ Lot òkù, si ya, Òle ebe ha nọ, bú ndikom ndi bakutere gi n'abali a? me ka ha putakute ayi, ka ayi we mara aru-ha.
Ọ si, Biko, umu-nnem, unu emela ihe ọjọ.
Nwoke ahu, bú onye-nwe ulo, we pukuru ha, si ha, É-è, umu-nnem, biko, unu emela ihe ọjọ; ebe nwoke a bataworo n'ulom, unu emela ihe-nzuzu a.