Jenesis 16:10 - Bible Nso10 Mọ-ozi nke Jehova si kwa ya, M'gēme ka nkpuru-gi ba uba nke-uku, agaghi-aguta kwa ya n'ihi ọtutu ọ di. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Mmụọ ozi Onyenwe anyị sịkwa ya, “Aga m amụba ụmụ gị, ka a hapụ inwe ike ịgụta ole ha dị.” Faic an caibideil |