Jenesis 14:12 - Bible Nso12 Ha chiri kwa Lot na àkù-ya la, bú nwa nwa-nne Abram, n'ihi na ya onwe-ya bi na Sọdọm. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 Ha buuru Lọt, nwa nwanne Ebram, onye bi na Sọdọm na ihe niile o nwere, buru ha na-ala ebe ha si bịa. Faic an caibideil |