Jenesis 11:23 - Bible Nso23 Serug di ndu, mb͕e ọ musiri Nehoa, ọgu arọ iri, ọ mua umu-ndikom na umu-ndinyom. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a23 Emesịa, mgbe ọ ghọrọ nna Nahọ, ọ dịrị ndụ narị afọ abụọ ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. Faic an caibideil |