Jenesis 11:10 - Bible Nso10 Ndia bu usoro-ọmumu Shem. Shem b͕ara ọgu arọ ise, mua Apakshad arọ abua ka iju-miri ahu gasiri: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Nke a bụ akụkọ banyere usoro ezinaụlọ Shem. Mgbe afọ abụọ gafechara site nʼoge uju mmiri ahụ, nʼoge Shem gbara narị afọ, ọ mụtara Apakshad. Faic an caibideil |