17 na ndi-Haivait, na ndi Aka, na ndi Sin;
17 ndị Hiv, ndị Aka, ndị Sini,
na ndi Jebus, na ndi-Amorait, na ndi-Giagashait;
na ndi Avad, na ndi Zemar, na ndi Hemat: emesia ab͕uru nile nke ndi Kenean we b͕asa.
Shekem, bú nwa-nwoke Hemoa onye-Haivait, onye-isi ala ahu, we hu ya; o kuru ya, dinayere ya, weda ya n'ala.
na ndi-Haivait, na ndi Aka, na ndi Sin;
Ma ndi nile fọduru n'etiti ndi Het, na ndi-Amorait, na ndi Perizait, na ndi-Haivait, na ndi Jebus, ndi nēsiteghi n'Israel;
Ndikom Israel we si ndi-Haivait, Eleghi anya n'etiti ayi ka unu onwe-unu nēbi; àyi na unu gēsi kwa aṅa b͕a ndu?