12 na Resen n'etiti Nineve na Kala (nke ahu bu obodo uku ahu).
12 na Resin, nke dị nʼetiti Ninive na Kala, ya bụ obodo ukwu ahụ.
O siri n'ala ahu pua je Asiria, wue Nineve, na Rehobot-Ia, na Kala,
Mizraim muru Ludim, na Anamim, na Lehabim, na Naftuhim,
N'ebe ahu ka Meshek na Tubal na ìgwè ndi-ya nile nọ; n'ebe nile nke di ya buruburu ka ílì-ya nile di: ha nile bu ndi anēbighi úgwù, ndi ejiri mma-agha b͕u; n'ihi na ha mere ka ujọ-ha di n'ala ndi di ndu.