Jenesis 1:8 - Bible Nso8 Chineke we kpọ mbara ahu Elu-igwe. Anyasi we di, ututu we di, buru ubọchi nke-abua. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 Mbara ahụ ka Chineke kpọrọ mbara eluigwe. Uhuruchi dị, ụtụtụ dịkwa. Ọ bụrụ ụbọchị nke abụọ. Faic an caibideil |