Jemis 3:11 - Bible Nso11 Ìsi-iyi nēsi n'otù ọnu ahu suputa miri nātọ utọ na miri nēlu ilu? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Ọ bụ ihe pụrụ ime na mmiri dị mma ịṅụ aṅụ na mmiri nnu ga-esite nʼotu isi iyi ahụ na-asọpụta? Faic an caibideil |