Jemis 2:22 - Bible Nso22 I huwo na okwukwe-ya soro ọlu-ya lukọ ọlu, esite-kwa-ra n'ọlu ahu me ka okwukwe ahu zue okè; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a22 Unu ahụghị na okwukwe ya na ọrụ soro rụkọọ nʼotu, e sitekwara nʼọrụ ya mee ka okwukwe ya zuo oke. Faic an caibideil |