Izikiel 48:25 - Bible Nso25 N'akuku ókè-ala Simeon, site n'akuku Iru-anyanwu rue akuku Ọdida-anyanwu; Isaka, otù òkè. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a25 Isaka ga-enwe otu oke; ha na ndị Simiọn ga-enwekọ oke ala nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ, na nʼakụkụ ọdịda anyanwụ. Faic an caibideil |